Abuja

Ulo ikpe abuo nke FCT High Court dicha na Abuja akpokuola onye Senate President ala anyi bu Senator Godswill Akpabio nakwa onye Senate Deputy Chief Whip bu Senator Onyekachi Nwebonyi ka ha wuchie na iru habu ulo ikpe na otu na otu maka akwukwo ikpe Senator Natasha Akpoti-Uduaghan gbara megide ha. Senator Akpoti-Uduaghan gbara akwukwo […]

Onye isi ndi agha ala anyi na okwa Chief of Army Staff (COAS) bu Lieutenant General Olufemi Oluyede agala biri na Makurdi bu isi obodo Benue state kwere maka otu ndi ochi ehi tinyere ndi otu agha isi ekwe onwu militants si akwafusi obara ndi mmadu na yabu mpaghara. Yabu bu ekwafusi obara ndi mmadu […]

Ụlọrụ n’ahụ maka mmanụ ụgbọala n’ala anyị bụ Nigeria National Petroleum Corperation limited ebudatala ọnụ ahịa ana ere mmanụ ụgbọala amara dịka Premium Motor Spirit PMS na ntụ lita. Na mgbe ndị nta akụkọ agagharịri na ụfọdụ ogige ụlọrụ ahụ n’ebe dịka Kubwa Expressway, Central Business District yana Wuse Zone 4 dicha na Abuja ka […]

Ihe mgbawa nke ogbunigwe atụrụ n’ebe didobere ogige ndị agha nke Mogadishu Military Cantonment Abuja ụnyaahụ Monday atala isi otu onye ọ bụ ya tụrụ ya. Onye ọzọ ka e kwukwara na o nwetara ihe mmerụ ahụ site n’ihe mgbawa ahụ akpọrọ improvised explosive device. Anya hụrụ ka ihe siri mee bụ onye ọrụ agha […]

President Bola Ahmed Tinubu na-achị ala anyị anọrọla taa bụ Wednesday duo n’iyi nke Vice Admiral Ibok-Ete Ekwe Ibas dịka onye Sole administrator ọhụrụ nyere ọchịchị Rivers State. Mmemme idu n’iyi ọrụ ahụ were ọnọdụ n’ogige state house dina Abuja taa bụ Wednesday bụ oge ahutara ọtụtụ ndị nwere agba n’ala anyị nke gụnyere onye […]


Current track

Title

Artist

Subscribe

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited