France

Ndị uwe ojii na mba France anwụchiela mmadụ iri ana ebo ebubo na ọ bụ ha nyere Mohammed Amra aka bụ onye atụrụ mkpọrọ ka anwụchichara ya na mba Romania. Mmadụ iri ahụ anwụchiri ugbua ka e kwuru na ha nyere nwoke ahụ aka ka ọ rie mbọ mbọ ọsọ. Ndị uwe ojii ahụ kwupụtara […]

Ọchịchị mba France nke nwere isi ọnọdụ na Paris enyefela ogige ndị agha ha akpọrọ Port Bouet n’aka ndị agha mba Ivory Coast. Mba France abụrụla ndị nọrọ ọtụtụ afọ ka ọ dị ugbu a n’obodo Ivory Coast mana ha mere nkea dịka ndị agha ha malitere iji nwayọọ na-apụ na mpaghara ndịda anyanwụ nke […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited