Magistrates Court

Ulo ikpe Magistrates Court ji Bende LGA nke Abia State mere onodu enyela iwu ka akpuga onye eze odinala na elekota obodo Okai Item bu HRH Eze James Ogbonna na ulo nga Nigerian Correctional Centre dina Umuahia bu isi obodo State ahu. Yabu ulo ikpe nyekwara iwu ka akpugakwuo mmadu abuo ndi ozo ana ebo […]


Current track

Title

Artist

Subscribe

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited