Nyesom Wike

Otu Ijaw National Congress INC ariola onye isi ala anyi bu president bola Ahmed tinubu ,ka onye nwa amadi ahu ji okwa FCT Minister bu Mazi Nyesom Wike ndumodu,banyere okwu okwuru megide agburu ijaw Mazi Nyelsom Wike ka ana ebo obubo na okwuru si, na umu afo ijaw bu ndi opekata mpe na ndi ogogo […]

Aka chiburu Rivers State n’oge gara aga ma bụrụ onye nọ ka ọ dị ugbu a dịka minister n’ahụ isi ọchịchị ala anyị bụ FCT bụ Nyesom Wike ekwuola ya sina ọ gaghị abụ ihe arụ na achituru aka na-achị Rivers State ugbua bụ Gov Siminalayi Fubara nọkwa ọrụ ya. N’okwu ya taa bụ Wednesday […]

Aka na-achị Rivers steeti bụ Gov Siminalayi Fubara ekwuola na ụjọ ọbụla anaghị atụ ya n’ihe ọ ga-emecha were mụpụta bụ ọgba aghara okwe ndọrọndọrọ ọchịchị ahụ na-ada na state ahụ ugbua. Gov Fubara kwuru nkea ụnyaahụ bụ Monday n’oge ọ gara igbape ụlọ obibi nke a rụrụ ndị ọrụ nke gọọmenti state ahụ na […]

Aka na-achị Rivers State bụ Gov Siminalayi Fubara emela ka amata banyere amụma state ahụ ji n’aka ikpokọnata ngalaba ihe ọmụmụ niile nke mahadum Rivers State University ka ọ nọrọ n’otu ebe akpọrọ main campus dina Portharcourt bụ isi obodo state ahụ. Gov Fubara kwupụtara nkea n’oge ọ nabatara ndị eze ọdịnala sitere n’obodo Kalabari […]

Aka na achi Rivers State bu Gov Siminalayi Fubara enyela ndumodu gaara ndi okwe ndorondoro ka ha kwusi oke ochicho nke onwe ma bagidezie na ihe ndi ahu ga akwalite mmepe nakwa odimma ohaneze. Aka na achi Rivers State nyere ndumodu a unya bu Tuesday na mmeme mgbape okporo uzo Okocha road dina mpaghara Rumu […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited