Rwanda
Ọtụtụ ndị ihe banyere otu egwuregwu Galatasaray na-amasị esila na mba Turkey fepu gawa na mba Rwanda ije kwado Victor Osimhen. Osimhen ka a na atụ anya ị sonyere ogbo ya ndị ọzọ n’otu super eagles gaa zute otu egwuregwu Amavubi nke mba Rwanda taa bụ Fraịdee na asọmpi eji etozu oke ndị ga-eso zọo […]
Onye isi ala mba Democratic Republic of Congo bu President Felix Tshiekedi nakwa ogbo ya nke mba Rwanda bu President Paul kagame akpola oku iwusagodu ngwa ogu ozugbo na mpaghara Eastern DR Congo dika ha nwechara mkparita ububo na Qatar. Nkea bu mkparita ububo mbu ndi isi ala abuo a n’ enwe kemgbe mba Rwanda […]
Ahụtala otu ndị agha M23 Rebels group na ama gọọmenti aka n’ihu na mba D R Congo ka ha yicha efe ndị agha were na agwa igwe mmadụ gbakọrọ n’obodo Katana okwu bụ obodo didobere ọdụ ụgbọelu Kavumu Airport nke mba DR Congo. Nkea na-abịa dịka otu M23 Rebels bụ ndị e kwuru na ọ […]
-
Pages