Soludo

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi nchikwa otu ndorondoro All Progressives Grand Alliance APGA n’ ogogo etiti ala anyi achupugodula n’ udi ahu nwa bekee kporo suspension bu ndi nkwado Gov Charles Chukwuma Soludo n’ achi Anambra State na yabu otu ndorondoro. Nke a putara ihe taata bu Thursday site n’ onu onye isi oche izugbe […]

Aka n’ achi Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo anorola taata bu Tuesday gbara Commissioner State ahu n’ ahu maka mgbasa ozi bu Hon Paul Nwosu ugbonwamkpi n’ okwa olu ya. Ozi sitere n’ obi ochichi State ahu dina Awka n’ akowa na Gov Charles Soludo napuru nwa amadi a okwa olu ya kwere […]


Current track

Title

Artist

Designed By Getmorc Technologies