Sudan

Nwa amadi ahụ ji ọkwa nke onyeisi ndị agha na mba Sudan bụ Abdel Fattah Al-Burhan a kpọlitela Dafallah Al-Haj Ali dịka onye ga ojigodi ọkwa nke Prime minister na mba ahụ ka ọ dị ugbu a n’obi onyeisi ala ha bụ Khartoum ụnyaahụ bụ Wednesday. Nkea na-abịa ka o mechara izu ụka ole na […]

Mba Sudan ekwupụtala nkwụsị ha kwụsịrị isi na mba Kenya bụ ndị hana ha nwere oke ala were bubata akọrọ ngwa ọbụla n’obodo ha. Ha kwuru na bụ iji gosipụta iwe n’ebe otu ahụ na ama gọọmenti ha aka n’ihu bụ otu akpọrọ Rapid Support Response bụ ndị hana ụsụụ ndị agha mba Sudan lugoro […]

Ụlọrụ n’ahụ maka ahụike na mba ụwa bụ WHO ekwupụtala ọnwụ otu nwatakịrị gbara afọ anọ dịka onye nke abụọ nwụrụ na ọrịa Ebola bụ nke tasuru ọzọ na mba Uganda kemgbe ọnwa January n’afọ a. N’ụbọchị Tuesday nke izu gara aga ka ụlọrụ ahụike na mba Uganda kwuru na ha enwetala mkpesa banyere mmadụ […]

Ụsụụ ndị agha nke Sudanese Army azọla ụkwụ dimkpa site na ịwakpo ogige El Obeid nke mgbago ugwu obodo Kordonfan bụ ebe e kwuru na ọ bụ otu ndị agha ọzọ akpọrọ Rapid Support Response na-achịbu eze na ya kemgbe ọnwa April nke afọ 2023. Dịka ọnụ na e kwuru ndị agha na mba ahụ […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited