United States
Onye isi ala mba United States bu President Donald Trump, ekwela nkwa ikpochapụ ndị na enwenyi ebe obibi nọ na Washington DC bu isi obodo mba ahụ, bu ebe ọ kọwara na mpu na arụ na akwanye njọ. President Trump mere ka nkea puta ihe ụnya bu Sunday n’ụwa ozi ya, dika ọ gara n’iru […]
Onye isi mba United States bu President Donald Trump emela ka amata na onye ozi ya pụrụ iche bu Steve Witkooff ga eme njem nkpọtụrụ ga mba Russia n’izu ụka a anyi nọ n’ime ya iji ga n’iru na mkparitauka banyere agha dị n’etiti mba Russia nakwa mba Ukraine. President Trump eyiela egwu ịbụgo tariffs […]
Ndị uweojii emela ka amata na opekata mpe mmadụ iri na otu nwetara ihe mmerụ ahụ site na mwakpo emere na ụlọ ahịa Walmart dị na Midwestern State nke Michigan na mba United States. Grand Traverse County Sheriff Michael Shea gwara ndị nta akụkọ na nwa amadi ahụ ana enyo enyo bu onye ji mma […]
Onye ndu otu ekperime ama ama na mba Ecuador dị na South America enyere aha ya dika Adolfo Macias Villamar, a bụrụla onye anwụchiri ma nyefe ya na aka mba United States iji nye ya ntaramahụhụ ruru ya kwere maka ịgba mgbere ọgwụ ike nakwa ngwa agha. Nwa amadi a amakariri dịka Fito bu onye […]
Opekata mpe ya buru mmadu asato ka egburu n’ Ike n’ agha mba Israel buru banye n’ ulo ndi nta akuko dina Osama al- Arbid nke mpaghara northern Gaza tinyekwara opekata mpe mmadu iri na ise bu ndi nke nwugoro anwu na mpaghara ahu kemgbe abali unya. Umu afo Palestine ato ka egburu ebe mmadu […]
Onyeisi ala mba United States nọrọ ụnyaahụ bụ Wednesday wuchie na mba Qatar bụ ebe ọ nọrọ zute ogbo ya na achị mba ahụ bụ Sheikh Tamim Al Thani. Nke ahụ were bụrụ njem na izu a bụ oge ọ ga anọrọ gaa mba atọ na mpaghara middle East. Taa bụ Thursday ka Trump ga […]
Otu onye ji obodo Boston nke dina mba United States mere isi ọnọdụ egbochiela amụma nke ọchịchị Donald Trump ji achụ ndị njem akpọrọ migrants ọsọ ụkwụ eru ala na mba Amerịka. Onye ọka ikpe ahụ kwuru na ịhapụ ka achụla ụmụ afọ mba Libya ahụ bịara ize ndụ ha ga emegide ikikere na ugwu […]
Mba Israel anọrọla ụnyaahụ bụ ụka were tụọ ogbunigwe ọzọ na ndịda ugwu obodo Beirut bụ isi ọchịchị mba Lebanon dịka ha nyechara iwu ka ndị mmadụ kwapụ n’otu ụlọ nke ha kwuru na ndị agha ọ lụọ ọ laa akpọrọ Hezbollah nke mba Iran na akwado ji ya bụ ụlọ mere ebe ize ndụ. […]
Ihe ruru mmadụ iri isii na asatọ na-eme njem mibanye na mba akpọrọ migrants bucha ụmụ afọ ala ndị isi ojii abụrụla ndị nwụnyuru anya piii n’oge mba United States nọrọ na ikuku zoo ka mmiri n’otu mpaghara nke otu isi ekwe ọnwụ akpọrọ Houthis jiri mere isi ọnọdụ na mgbago ugwu ndịda anyanwụ mba […]
Ụlọ akụ mba ụwa akpọrọ World Bank nọrọ ụnyaahụ bụ Thursday were kwuo sị na agụụ na ụbịam nke eriwe ma afọ ejula ga amụbanye n’ala anyị bụ Nigeria site ihe ruru percent atọ na ụma isii malite n’afọ 2027 rue ihe ruru afọ ise ọzọ na abịa. Nkea pụtara ihe taa n’oge ọgbakọ hana […]