Ụmụ afọ mba Sudan dị mmadụ asaa anwụọla na ọzara dị na mba Libya n’oge ụgbọala ha ji eme njem kpọkasiri ma hapụ ha ọtụtụ ụbọchị n’enweghị ihe nri ma mmiri ha ṅụrụ.

Written by on May 26, 2025

Opekatampe mmadụ asaa bụ ndị njem akpọrọ migrants sitere na mba Sudan abụrụla ndị ahụrụ ozu ha n’ụbọchị Friday n’oge ụgbọala ha ji eme njem kpọkasiri ma kwụba ha na ọzara dina mba Libya.

Ya bụ ụgbọala ka e kwuru na o bu ụmụ afọ mba Sudan iri atọ na anọ chọọ isi na mba Libya banye na mba Chad mana o mechara mebie n’otu ọzara ndị na atụ mgbere mmadụ na esikari na mba Libya.

Ebrahim Belhassan ji ọkwa Director nke ụlọrụ Kufra ambulance and emergency services bu ya gwara ndị nta akụkọ nkea.

Ahụrụ ozu mmadụ asaa ahụ n’ala ka o mechara abalị iri n’otu nri na ọbara kọrọ ha n’ahụ.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited