Mba Ukraine adila njikere ikpe ububo udo nyere mba Russia.
Written by Onyinye on March 5, 2025
Onye isi ala mba America bu President Donald Trump emela ka amata na mba Ukraine adila njikere imalite ikpa ubobo udo n’ oge n’ adighi anya dika ahutakwara na mba Russia dikwu njikere maka nkea.
N’ okwu ya na nzuko otu congress.ka President Donald Trump noro guputa akwukwo ozi onwetara site n’ aka president volodymyr zelensky n’ achi mba Ukraine ma buru nke yitewere nke ahu oziputara na owa ozi x ya .
Onye nta akuko sitere mpaghara north America bu Anthony zurcher mere ka amata na onu mmiri okwu ndi ndu mba abuo a n’ egosi na enwere Ike inwe ndaju ogbaghara n’ etiti ha.
K’ osiladi,onye defence secretary nyere mba UK na apu njem iga Washington maka nzuko nyere ogbo ya nke US echi bu Thursday. Ebe ana atu anya na ihe banyere mba Ukraine ga Abu ebe mgbado anya.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.