Adola aka na nti gara mba lsreal maka igbochi ndi oru mgbasa ozi ibanye na mpaghara Gaza strip iru oru ha.
Written by Onyinye on August 22, 2025
Adola aka na nti gara mba Israel ka ha hapu ndi oru mgbasa ozi ka ha na abata na mba ahu wee na enwete ozi ka ihe si aga na enweghi ihe mkpobi ukwu obuna.
Okpukpo oku a na abia dika mba United kingdoms sonyechara mba iri abuo na isii ahu na abu agha emegide mmegbu nke ana emegbu ndi oru mgbasa na mba lsreal tinyerekwara mba ndi ozo.
Kosiladi, mba Germany, Australia, tinyerekwara mba Japan ibinyela aka na akwukwo nkwekorita hana mba ndi ozo ibu agha megide habu ezekudele ndi ahu na akpagbu ndi oru mgbasa ozi iru oru ha nke oma na mba uwa nille.
Iga echetazi na ndi oru mgbasa ka mba Isreal kwesiri ibanye mpaghara Gaza strip kamgbe abali asaa nke onwa October 2023 ha noo na ogu bukwanu ogu nke ulo olu territory health ministry kwuputagoro na odulago opekata mpe mmadu puku iri isii na abuo, otu nari, iri abuo na abuo mmuo na ike na mba ahu.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.