Anwuchiela Mmadu Ato Maka Ebubo Ire Anu Mmadu Na Oyo State.

Written by on March 25, 2026

by Maduabuchi Onwe

Ndi uwe ojii ala anyi na Oyo state anwuchiela mmadu ato ana enyo enyo na ha na ere anu mmadu na state ahu.

Nke a putara ihe site na ozi onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe ojii ala anyi na state ahu bu SP Ayanlade Olayinka nyefere ndi nta akuko unya bu Tuesday.

SP Olayinka na nkowa ya mere ka amata na mmadu ato ahu ka ha nwuchiri oge ha noo na oru nche na mpaghara Agugu nke state ahu.

Mmadu ato ahu anwuchiri gunyere: Oyategbe Joseph na azu ahia yabu anu mmadu nakwa mmadu abuo ndi ozo na abiawa agba ya aka afia gunyere: Alfa Onaolakpo Tiwo gbara afo iri ano na isii nakwa pastor Ayodele Taiwo gbara afo iri ise na ise.

Na ikpazu ka onye commissioner ndi uwe oji na Oyo state nyere iwu ka ahafenye habu ndi omekome na aka ngalaba na ahu maka ime nnyocha gbasara agwa ekperima na state ahu amara dika State criminal investigation department SCID maka ime ha nnyocha nke oma.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited