Aka chiburu Kaduna State bụ Mallam Nasiru El Rufai ebola ebubo sina o nweghị mgbe ọ bụ echiche obi President Bola Ahmed Tinubu ka ya soro n’ọchịchị ya.
Written by admin on February 25, 2025
Aka chiburu Kaduna State bụ Mallam Nasiru El Rufai ebola ebubo sina o nweghị mgbe ọ bụ echiche obi President Bola Ahmed Tinubu ka ya soro n’ọchịchị ya.
Dịka o siri kọwaa, na ndị omebe iwu ogo etiti enweghị mgbe ha jụrụ ịnabata ya maka okwu metụtara ọnọdụ nchekwa nke ha nwetara maka ụlọrụ DSS.
O kwuru ihe ndị a n’igwe onyonyo Arise TV n’abalị ụnyaahụ bụ Monday bụ oge o kwuru na onyeisi ala gbanwere uche ya ka ya ghara ị sonyere n’ọchịchị ya.
Mallam El Rufai kwara arịrị na ọ bụ Tinubu buru ụzọ kpọturu ya mana owuteghi kworo maka na ọ bụ ya mechara jiri aka onwe ya bụ President gbahapu ya.