Author: admin

Page: 2

by Chika Nwazu Ọchịchị Kano State enyela ntụziaka ka onye ọ bụla a kpọlitere nọkwa na state ahụ bụ onye nwere mmasị ịzọ otu ọkwa nkea ma ọ bụ nke ọzọ n’afọ 2027 gbaa arukwaghim nọkwa ya ugbua tupu ana eru n’abalị iri atọ n’otu nke ọnwa March afọ 2026. Nkea pụtara ihe n’akwụkwọ ozi […]

by Maduabuchi Onwe Aka na achi Oyo state bu governor Seyi Makinde emela ka amata na ozi ana ebughari na ya esigo na otu ndoro ndoro ochichi People’s Democratic Party PDP wee puo na state ahu bu ozi awara awa ugha na edughe ndi mmadu ozo. Governor Makinde gakwara na iru mee ka amata na […]

by Maduabuchi Onwe Ndi uwe ojii ala anyi na Oyo state anwuchiela mmadu ato ana enyo enyo na ha na ere anu mmadu na state ahu. Nke a putara ihe site na ozi onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe ojii ala anyi na state ahu bu SP Ayanlade Olayinka nyefere ndi nta akuko unya bu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Anorola taata bu Tuesday huta ajo onodu uzo agaghi site na igwe ndi nchekwa na ulo ikpe Federal High Court dina isi obodo Kaduna State dika akpupuru onye ahu jitopuru okwa Governor State ahu bu Mallam Nasiru El-Rufai ulo ikpe taata. Mallam El-Rufai ka ulo olu ala anyi ahu na ebu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Iran anorola taata bu Tuesday gbakenye otutu ngwa ogu missiles na mba Israel ma buru nke butere oke odachi nakwa mmeru aru na Tel Aviv bu isi obodo yabu mba Israel. Nke a na abia dika ajo onodu amaghi ihe echi ga abu dika osiri metuta olile anya inwe mkparita […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Minister ogo nta ala anyi na ahu maka mba ofesi bu Amb Bianca Odumegwu-Ojukwu emela ka amata na njem ahu President Bola Ahmed Tinubu noro na odi nso a mega na mba United Kingdom amakwuru dika mba Britain bu nke mitara mkpuru puru iche nyere ntiteghari ezi udo mmekorita ala anyi […]

by Maduabuchi Onwe Ndi uwe oji ala anyi na Delta State ekela nkwucha inwuchiko ndi obuna na anaghi agbasoro iwu na achi okporo uzo na state ahu ma nye ha ntaramahuhu kwesiri ha. Nke a putara ihe site na ozi osote onye commissioner ndi uwe oji ala anyi na state ahu bu DCP Olumuyiwa Adejobi […]

by Maduabuchi Onwe Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state anwuchiela mmadu ato ana enyo enyo na habu ndi ori nakwa ndi otu nzuzo na state ahu na odi nso a. Nke a putara ihe site na ozi onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na state ahu bu SP Tochukwu Ikenga […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu na abughi nke govt amara dika Hall of Igbo Achievers Foundation HIAF ekwuputala aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah dika onye turu ugo onyinye nrite governor kachasi mee nke oma na afo 2025 gara aga na mpaghara South East dika osiri di na nke izizi otu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi ekperima awakpola ma bie aka ojo ntisa na ogige ume oku electric nke T99 dina owara oku Ugbelli/Benin 330 KV Transmission Line na Delta State. Nke a putara ihe taata bu Friday site na onu onye General Manager na ahu maka odimma ohaneze nyere ulo olu ikikere oku Transmission Company […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited