Blog one column
Page: 2
Ogogo mmanu ala anyi a bu Nigeria na emeputa kwa ubochi ejirila per cent iteolu na uma iteolu gbago na onodu ka mma dika osiri di na nguko eweputara maka onwa November gara aga. Nke a bu kwere maka na ogogo barrel mmanu ala anyi kwa ubochi sitere na otu nde na uma ise, yabu […]
Opekata mpe mmadu isii ezutela onwu mberede ha na ihe mberede okporo uzo mere ohuru ozo na ogologo okporo uzo Awuyo/Adiyani Expressway dina Guri LGA nke Jigawa State. Yabu odachi ka ozi kowara na obu na abali putara taata bu Wednesday ka owere onodu dika ogasiri naani abali abuo ihe mberede okporo uzo ozo mere […]
Ulo olu nnochite anya mba United States of America akporo US Embassy enyela ntuzi aka ohuru gaara umu afo Nigeria na acho ohere Visa isite ala anyi a gawa mba America na usoro ha ga agbasoro. Nke a bu dika osiri metuta ndi ahu nnwale ha maka yabu ohere Visa ga ewere onodu ma ogasia […]
Ulo olu ministry ogogo etiti ala anyi na ahu maka olu nakwa ulo olu nke ahu na ahu maka ngote akuru ngwa eji aru olu ohaneze amara dika Bureau of Public Procurement BPP amalitela amuma iji buo agha megide ihe mgbochi ndi ahu na adi na eme ka olu ngo na akpu na afo na […]
Ayiola ndi okpu ugboala ka ha gbado anya nke oma na ihe banyere nleta ezi onodu ugboala ha tupu ha ebuputa ha na okporo uzo, iji zeere ihe mberede okporo uzo ana adi na ahutakari okachasi na oge mmeme Christmas nakwa nke afo ohuru na akpudobe nso. Ayiyo a putara ihe na ngwucha izu uka […]
Nwa amadi ahu jigodu okwa ochi agha izugbe ndi agha elu ala Nigerian Army na okwa Acting Chief of Army Staff bu Lt Gen Olufemi Oluyede anorola taata bu Monday malite olu dika ochi agha izugbe ndi agha ala anyi a na ozuzu oke ya na udi nke akporo Substantive Chief of Army Staff. Malite […]
Otu jikoro ndi olu ngalaba ikpe ala anyi akporo Judiciary Staff Association of Nigeria JUSUN ngalaba ya nke Benue State agala kpochie onu uzo ama ogige ulo ikpe Benue State High Court dina Makurdi kwere maka ekweghi akwu ha ugwo opekata mpe ohuru di puku Naira iri asaa na ise. Nke a bu dika habu […]
Ulo ikpe Federal High Court ji Ado-Ekiti bu isi obodo Ekiti State mere onodu enyela iwu ina na akaebe gaara nwa amadi ahu bu onye okaiwu na azo maka ikike diara ndi mmadu ejichiri ejichi kemgbe bu Barr Dele Farotimi. Barr Farotimi ka iga echeta na obuna ubochi Tuesday nke izu uka gaara aga ka […]
Nwa afo mba Ghana ahu ama ama na imeputa ihe nkiri onyonyo film bu mazi John Dumelo eturula ugo dika onye omebe iwu aroputara ohuru na ntule aka ochichi izugbe General Elections were onodu nwanne unya bu Saturday na mba ahu. John Dumelo nwetara yabu mmeri dika onye omebe iwu ga anochite ogbonta vote Ayawaso […]
Ufodu ndi mmadu sitere na owa ozi mmekorita ohaneze agala na iru buru nkato bugara aka na achi Ebonyi State bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru maka nkeputa okeputara obodo kwuru na onwe ya nke ohuru ma were nna muru ya mee eze odinala yabu obodo ohuru. Ozi kowara na Gov Francis Nwifuru noro na odi […]