Blog one column

Page: 25

Nwa amadi ahu jigodu okwa ochi agha izugbe ndi agha elu ala Nigerian Army na okwa Acting Chief of Army Staff bu Lt Gen Olufemi Oluyede anorola taata bu Monday malite olu dika ochi agha izugbe ndi agha ala anyi a na ozuzu oke ya na udi nke akporo Substantive Chief of Army Staff. Malite […]

Otu jikoro ndi olu ngalaba ikpe ala anyi akporo Judiciary Staff Association of Nigeria JUSUN ngalaba ya nke Benue State agala kpochie onu uzo ama ogige ulo ikpe Benue State High Court dina Makurdi kwere maka ekweghi akwu ha ugwo opekata mpe ohuru di puku Naira iri asaa na ise. Nke a bu dika habu […]

Ulo ikpe Federal High Court ji Ado-Ekiti bu isi obodo Ekiti State mere onodu enyela iwu ina na akaebe gaara nwa amadi ahu bu onye okaiwu na azo maka ikike diara ndi mmadu ejichiri ejichi kemgbe bu Barr Dele Farotimi. Barr Farotimi ka iga echeta na obuna ubochi Tuesday nke izu uka gaara aga ka […]

Nwa afo mba Ghana ahu ama ama na imeputa ihe nkiri onyonyo film bu mazi John Dumelo eturula ugo dika onye omebe iwu aroputara ohuru na ntule aka ochichi izugbe General Elections were onodu nwanne unya bu Saturday na mba ahu. John Dumelo nwetara yabu mmeri dika onye omebe iwu ga anochite ogbonta vote Ayawaso […]

Ufodu ndi mmadu sitere na owa ozi mmekorita ohaneze agala na iru buru nkato bugara aka na achi Ebonyi State bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru maka nkeputa okeputara obodo kwuru na onwe ya nke ohuru ma were nna muru ya mee eze odinala yabu obodo ohuru. Ozi kowara na Gov Francis Nwifuru noro na odi […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi nchikwa otu ndorondoro All Progressives Grand Alliance APGA n’ ogogo etiti ala anyi achupugodula n’ udi ahu nwa bekee kporo suspension bu ndi nkwado Gov Charles Chukwuma Soludo n’ achi Anambra State na yabu otu ndorondoro. Nke a putara ihe taata bu Thursday site n’ onu onye isi oche izugbe […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt Enugu State ekwuputala mgbaru iru ya megide ajo onodu chiboo anuta ma hutakwa ozo ka njo n’ ihe banyere ike ojo mmanwu Oriokpa n’ akpa n’ ufodu obodo enwere na Nsukka LGA nke State a. N’ ozi onyefere ndi nta akuko taata bu Thursday n’ isi obodo Enugu ka Commissioner […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ekwuputala maka ofufu nakwa ochicho ana acho otu obere nwata nwaanyi gbara afo ise enyere aha ya dika nwada Onyedika Ogbodo n’ isi obodo Enugu. N’ ozi onyefere ngalaba akuko uwa anyi ka onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu  Otu nwoke gbara afo iri ato enyere aha ya dika mazi Emmanuel Okpara efuola na ike n’ ebe obibi ha dina mpaghara Iva Valley nke isi obodo Enugu. Nke a putara ihe n’ ozi onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na Enugu State bu DSP Daniel Ndukwe nyefere […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Opekata mpe mmadu iri anwuola dika ndi ozo kariri mmadu iri abuo ka nona ulo ogwu azo ndu ha azo site n’ odachi oya onyunyu na ogbugbo Cholera wakporo Ebonyi State ohuru. Nke a putara ihe taata bu Thursday site n’ okwu Commissioner State ahu n’ ahu maka aruike bu Dr […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited