Blog one column
Page: 4
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Imo State Independent Electoral Commission ISIEC achikochala nhazi niile maka nchikoba ntule aka ochichi ga ewere onodu na okpuruochichi nakwa onumara Wards niile enwere na State ahu echi bu Saturday, abali iri abuo na otu nke onwa September anyi nona ime ya. Nke a putara ihe oge ngalaba akuko […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Enugu State Independent Electoral Commission ENSIEC ekwela nkwa ezi usoro siriri werere nke nkwuba aka oto na ntule aka okpuruochichi ime obodo ga ewere onodu na State a echi bu Saturday, abali iri abuo na otu nke onwa September anyi nona ime ya. Obu onye isi oche yabu ulo […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State amachiela ngaghari ndi mmadu nakwa ugboala na mpaghara nile nke State a malite n’ elekere iri na abuo nke ime abali taata bu Friday ma burukwa uzu ututu echi bu Saturday ruo n’ elekere isii nke uhuruchi yabu echi. Nke a bu kwere […]
Aka n’ achi Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo eduola Dr Law Mefo n’ iyi olu dika Commissioner ohuru n’ ahu maka mgbasa ozi na State ahu. Nke a putara ihe n’ obi govt dina mpaghara Amawbia nke Awka bu isi obodo Anambra State dika ulo nzuko omebe iwu State ahu nochara unya bu […]
Ulo ikpe Federal High Court ji Abuja mere isi onodu anorola taata bu Wednesday yigharie nkabi ikpe ya nyere akwukwo ikpe ejiri ayo ka achituo Dr Abdullahi Umaru Ganduje na okwa onye isi oche otu ndorondoro All Progressives Congress APC na ala anyi a. Yabu ikpe ka anoro na mbu tinye na obu taata bu […]
Aka n’ achi Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo anorola taata bu Tuesday gbara Commissioner State ahu n’ ahu maka mgbasa ozi bu Hon Paul Nwosu ugbonwamkpi n’ okwa olu ya. Ozi sitere n’ obi ochichi State ahu dina Awka n’ akowa na Gov Charles Soludo napuru nwa amadi a okwa olu ya kwere […]
Otu ndorondoro Labour Party na Anambra State akowala ntule aka ochichi Local Govt Elections ana akwadebe na State ahu dika nke ana ahazi n’ usoro megidere iwu. Labour Party boro ebubo sina obu ulo olu ntule aka ochichi Anambra State Independent Electoral Commission ANSIEC gbasoro yabu usoro megide iwu n’ ihe banyere nhazi ntule aka […]
Aka ndi nchekwa Nigerian Security and Civil Defence Corps NSCDC ngalaba ya nke Abia State akpatala otu nwoke gbara afo iri isii na ano bu mazi Nnanna Michael kwere maka ebubo inwe ogige ebe ana amusisiri ya umuaka n’ uzo megidere iwu amara n’ olu bekee dika Illegal Baby Factory. Nwoke a bu nwa afo […]
Ndi nchikwa uka Lord’s Chosen Charismatic Revival church n’ ala anyi akowala ya dika akuko awarawa bu ozi onyonyo n’ efesasi n’ owa ozi mmekorita ohaneze mana egosi mmadu abuo uka ahu ebe hana enye akuko olu ebube Chukwu ruru na ndu ha nke ahu nwa bekee kporo “Testimony” n’ udi gbara ndi mmadu gharii. […]