Latest Updates
Page: 10
Mba Namibia anọrọla n’ụbọchị Friday were duo onyeisi ala obodo ha a họpụtara ọhụrụ n’iyi ọrụ inyara ụgbọ ọchịchị nke mba ahụ agụụ yana enweghị ọrụ na arị ibe ya elu were gaa n’ihu. Namibia ga abụziri obodo nke abụọ n’ala ndị isi ojii gbaa gburugburu ana ahọpụta nwaanyị ka ọchịa dịka onyeisi ala. Ọtụtụ […]
Onye nlekọta otu egwuregwu bọọlụ nke mba Zimbabwe bụ Michael Nees agwala ndị otu egwuregwu ya ka ha kee ajụ na ume ma dị njikere ịzụta ogbo ha bụ Super Eagles ala anyị maka asọmpi eji etozu oke ndị ga-eso zoo ike mba ụwa nke afọ 2026. Ha bụ otu egwuregwu akpọrọ warriors ga ezute […]
Nwaanyị onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Nkechi Nweje azala oku chi ya kpọrọ ya n’ụbọchị Friday nke ịzụ ụka anyị pụrụ n’ime ya ka ọ rịachara ahụ obere oge. Ọnwụ banyere nwaanyị ahụ ka emere ka ọ pụta ihe site n’ọnụ onye otu ya bụ Stanley Ajemba onye ana etu Stanley Ontop n’ozi […]
Ndị uwe ojii na mba Kenya ekwupụtala ọnwụ ndị otu ha mmadụ isii ebe mmadụ anọ ndị ọzọ ka e merụrụ ahụ n’otu ogige ha dina Garissa county didobere oke ala hana mba Somalia n’oge otu ndị agha ogbu aṅụ ọbara akpọrọ al Shabaab wakporo ha bụ ndị uwe ojii na mberede. Ya bụ njinji […]
Ulo ikpe nkpeghari bu Court of Appeal ji Abuja mere isi onodu enyela ochichi etiti ikikere ilebaghari anya na nkabi ikpe ahu machiri ulo olu ahu n’ ebu agha emegide ima ego nakwa akuluba ohaneze mmiri ojo bu Economic and Financial Crimes Commission EFCC ikpoliteghari ikpe ahu ana ekpe nwa amadi ahu jiburu okwa governor […]
Ndi uwe ojii ala anyi ekposala ngalaba ha nke Special Weapons and Tactical Unit gunyekwara nke Special Squad. Na iji dochie anya ya, ha eguzobela unit nke akporo Scorpion Squad. Obu onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na Abia state bu Odoziaku Maureen Chinaka site n’ ozi onyefere ndi nta akuko. N’ […]
Amalitego ogbako ozuzu ga ewe abali abuo bu nke eji akuziri ndi mmadu akolu di iche iche nke ga enyere ha aka ikwuru n’ onwe ha ma ikwalitekwa onodu akuluba na Umuahia bu isi Obodo Abia state. N’ oge mgbapee yabu ozuzu ka onye odee akwukwo nyeere yabu Steeti, bu Prof Kenneth Kalu kwuputela na […]
Aka na achi Enugu State bu Governor Peter Ndubuisi Mbah esonyela ndi Steeti ya to onye ahu jitopuru okwa governor Enugu State bu Hon Ifeanyi Ugwuanyi dika omerube mmeme ncheta omumu na o agbara afo iri isii na otu. Na ozi oweputara n’ owa ozi social media ya, ka Gov Peter Mbah noro to yabu […]