Politics
by Maduabuchi Onwe Otu ndoro ndoro ochichi All Progressive Grand Alliance APGA ngalaba ya nke Abia state agola aka na ukwu na obughi ya ji aka ha wee chipu nwamadi ahu na annochite anya ogbonta vote Abia south senatorial district na ulo nzuko ukwu Senate ala anyi bu Senator Enyinnaya Abaribe na otu ndoro ndoro […]
by Chidimma Kama Nwa amadi ahụ jitopụrụ ọkwa onye ịsị oche ochichi nchere oge otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress APC na Enugu State bụ Dr. Ben Nwoye, ekwupụtala ya kpọmkwem ebumnuche ya ipụta zoọ ọkwa Deputy National Chairman yabu otu ndorondoro maka ndida ugwu ala anyi n’ọgbakọ APC National Convention n’abịa n’iru. Dr Nwoye mere […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC eweputala na ozuzu oke ya mkpatughari aka na usoro ka ihe ga esi gagasia na ntule aka ochichi izugbe afo ozo akporo 2027 General Elections’ Timetable ma gbanwe ubochi aga achikoba ntule aka ochichi okwa onye isi ala na nke ndi omebe iwu ogogo […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otutu ndi mmadu nakwa otu di ichiche agala na iru na akato nkusu ahu ndi oji egbe eri megara onye ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na afo 2023 bu mazi Peter Obi nakwa onye ahu jiburu okwa National Chairman otu ndorondoro All Progressives […]
Nwa afo mba Ghana ahu ama ama na imeputa ihe nkiri onyonyo film bu mazi John Dumelo eturula ugo dika onye omebe iwu aroputara ohuru na ntule aka ochichi izugbe General Elections were onodu nwanne unya bu Saturday na mba ahu. John Dumelo nwetara yabu mmeri dika onye omebe iwu ga anochite ogbonta vote Ayawaso […]
Ulo ikpe Federal High Court ji Abuja mere isi onodu anorola taata bu Wednesday yigharie nkabi ikpe ya nyere akwukwo ikpe ejiri ayo ka achituo Dr Abdullahi Umaru Ganduje na okwa onye isi oche otu ndorondoro All Progressives Congress APC na ala anyi a. Yabu ikpe ka anoro na mbu tinye na obu taata bu […]
Even if the Labour Party is doing something that is wrong, they are able to challenge it. Let me go further. Even His Excellency [Peter Obi], if he does something that is not aligned with good governance, we would challenge it.” Yunusa said the Obidient Movement is all about good governance which Obi preaches. “They […]
President Bola Tinubu on Thursday approved the appointment of Mr. Ola Olukoyede to serve as the Executive Chairman of the Economic and Financial Crimes Commission for a renewable term of four years in the first instance, pending Senate confirmation. This comes nearly four months after he suspended the erstwhile anti-graft agency chief, Mr Abdulrasheed Bawa. “Mr. […]
Junior civil servants may get N55,000 as Tinubu approves N25,000 allowance President Bola Tinubu President Bola Tinubu has announced the approval of N25,000 provisional allowance for junior federal workers over the next six months. He said the approval followed negotiations with labour unions and other stakeholders in the business community to increase the federal minimum wage […]