Egbuola onye ọrụ otu United Nations na mba Central African Republic.
Written by Onyinye on June 26, 2025
Otu onye ọrụ nke United Nations peacekeeper abụrụla onye e gburu site na nkusu nke ndị oji egbe mere na mba Central African Republic.
Nwa amadi ahụ bụ nwa afọ mba Zambia ka UN kwuru na ọ bụ n’ụbọchị Friday nke izu gara aga ka e gburu ya site n’aka otu isi ekwe ọnwụ sitere na mba Sudan n’oge ha mere nkusu na ụgbọala nke ndị ahụ nọ na mba Central African Republic bịa ịkpa udo. Nkea mere n’oké ala hana mba Sudan.
Onye nke abụọ nwetara oke ihe mmerụ ahụ ka e kwuru na o so ná ụsụụ ndị agha nke mba Zambia abụrụla onye nọ n’ụlọ ọgwụ na anara ọgwụgwọ ugbua.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.