News adminFebruary 25, 20250 Otu nwoke gbara afọ iri abụọ na atọ ejirila aka ya were tigbuo enyi ya nwaanyị na Lagos state. Ndị uwe ojii Lagos State Police Command ekwupụtala nwụchi nke ha nwụchiri otu nwoke gbara afọ iri abụọ na... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 25, 20250 Gọọmenti Abịa state amalitela idebanye aha ụmụ afọ ha maka ị nweta akara nke ha kpọrọ Social identification number. Ọchịchị Abia State site na ụlọrụ ministry of budget and planning emela ka ọhaneze mata na ha amalitela ndebanye... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Ndị uwe ojii na mba France anwụchiela mmadụ iri ana ebo ebubo na ọ bụ ha nyere Mohammed Amra aka bụ onye atụrụ mkpọrọ ka anwụchichara ya na mba Romania Ndị uwe ojii na mba France anwụchiela mmadụ iri ana ebo ebubo na ọ bụ ha nyere Mohammed Amra... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Onyeisi ala mba Ukraine bụ President Volodymyr Zelensky ekwuola si na ya dị njikere iritu nọkwa ọrụ ya dịka onyeisi ma ọ bụrụ na ọ bụ ya ga eme ka mba Ukraine sonyere n’otu ahụ akpọrọ North Atlantic Treaty Organisations NATO Onyeisi ala mba Ukraine bụ President Volodymyr Zelensky ekwuola ya ka ọ daa gem na ntị onye ọbụla si... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Mba United Kingdom akpọla oku ka amara ihe e mere ngwa ngwa ma kwụsị ọgba aghara ahụ na-ada na mba Democratic Republic of Congo Mba United Kingdom akpọla oku ka amara ihe e mere ngwa ngwa ma kwụsị ọgba aghara ahụ na-ada na... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Ọnọdụ ahụike Pope Francis akawanyela njọ n’agbanyeghị na ọ kwụsịla inwe nsogbu nke metụtara iku ume. Ọchịchị nke obodo Vatican ekwuola si na ọnọdụ ahụike nke onye nlekọta ụlọ ụka nzukọ nsọ catholic n’ụwa niile... Read More! 1 Min Read