News adminSeptember 16, 20240 Fr. Mbaka Akwadola Onye Otu Ndorondoro PDP Na Ntule aka Okpuruochichi Ime Obodo Enugu State Nwa amadi ahu ji okwa Spiritual Director nyere ogige ekpere Adoration Ministry, Enugu, Nigeria bu Rev Fr Ejike Mbaka... Read More! 2 Min Read
News adminSeptember 16, 20240 Ndi Uwe Oji Asuola Ndi Isiekweonwu Ka Nri Ede Na Imo State Ndi uwe oji ala anyi na Imo State anapula ndi osochi egbu mmadu ato ndu ha n’ ike na... Read More! 2 Min Read
Sport adminSeptember 15, 20240 UFODU OTU EGWUREGWU BALL ASUOLA IBE HA AKWU NA EPL Anorola n’ agbata ngwucha izu uka anyi puru n’ ime ya unya bu Saturday nakwa mbido izu uka anyi... Read More! 2 Min Read
News adminSeptember 13, 20240 OCHICHI ENUGU STATE AGBAPELA OLU NTITEGHARI OGIGE NKWU STATE A DINA EZEAGU Aka n’ achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah agbapela ya n’ ozuzu oke ya bu olu ntiteghari... Read More! 2 Min Read
News adminSeptember 13, 20240 IHE MGBAWA ATALA ISI DI NA NWUNYE NA EBONYI STATE Odachi ihe mgbawa nke ahu nwa bekee kporo Explosion emela na Abakaliki bu isi obodo Ebonyi State ma napu... Read More! 2 Min Read
News adminSeptember 11, 20240 OYA MPOX EBURULA AGHA OHURU OZO BANYE N’ OTUTU STATE DINA NIGERIA Oya Mpox nke amara na mbu dika Monkey Pox agala n’ iru n’ amubanye n’ obodo anyi a bu... Read More! 2 Min Read