Featured OnyinyeJune 26, 20250 Otu Ohaneze Ndigbo etola State dina mba America maka nkwanyere ugwu puru iche gaara ndi Igbo. Otu ahu jikoro ndi Igbo na uwa niile bu Ohaneze Ndigbo Worldwide eburula ukpo ekene bugara North Carolina State... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJune 26, 20250 Ulo olu NDLEA anwuchiela nari kwuru nari ndi mmadu maka ogwu ike na Abia State. Ulo olu ala anyi ahu na ebu agha emegide inu ma obu itu mgbere ogwu gunyere anwuru ike akporo... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJune 26, 20250 Aka ndi uwe oji akpatala ufodu ndi ana enyoenyo na agwa ekperima na Enugu State. Aka ndi uwe oji ala anyi na Enugu State akpala umunwoke ano ana enyoenyo maka ebubo agwa ekperima ndi... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 26, 20250 Egbuola onye ọrụ otu United Nations na mba Central African Republic. Otu onye ọrụ nke United Nations peacekeeper abụrụla onye e gburu site na nkusu nke ndị oji egbe mere... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJune 24, 20250 Ọtụtụ n’ime ndị na-azụ ahịa mmanụ ụgbọala n’ala anyị ebugola ọnụ ahịa nke ana ere otu ntụ lita fuel. Ọtụtụ n’ime ndị na-azụ ahịa mmanụ ụgbọala n’ala anyị ebugola ọnụ ahịa nke ana ere otu ntụ lita fuel... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJune 24, 20250 Augustine Eguavoen ekwuola n’otu Super Eagles ka nwere ohere itozu oke maka ndị ga-eso sọ iko mba ụwa nke afọ 2026. Nwa amadi ahụ jibu ọkwa coach nke otu Super Eagles ala anyị bụ Augustine Eguavoen ekwuola sị na ya... Read More! 1 Min Read