Featured OnyinyeAugust 4, 20250 Ụlọ ọrụ Anambra State Board of Internal Revenue na njikọ aka ụlọ ọrụ State Anti-Touting Agency anwuchiela ụfọdụ ndị ahụ na anakọta ego n’ụzọ iwu na akwadoghi na State ahụ. Ụlọ ọrụ Anambra State Board of Internal Revenue na njikọ aka ụlọ ọrụ State Anti-Touting Agency, anwuchiela ma kpọpu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeAugust 1, 20250 Prof. Jerry Gana, emela ka amata na nwa amadi ahu jiburu okwa governor Anambra state bu Mazi Peter Obi ga emeriri onye obula sitere ngbago ugwu imasa ya aka. Nwa amadi ahu so na ndi choputara otu ndorondoro people’s democratic party PDP bu Prof, Jerry Gana, emela ka... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 1, 20250 Govt Abia state enyela ndi ndu ime Obodo state ahu iwu ichekwaba ulo olu aru ike aruzighariri na state ahu. Govt Abia state enyela ndi Eze odinala, ndi president general nakwa ndi ndu ime Obodo na state ahu iwu... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 1, 20250 Nwunye aka n’ achi Enugu State agbapela atumatu nkuzi ihe nyere ohaneze maka igbochi oria Hepatitis. Nwunye aka n’ achi Enugu State bu odoziaku Nkechinyere Mbah agbapela atumatu ohuru iji me ka ohaneze mata ihe... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 28, 20250 United Nations Chief bu Antonio Guterres rịọrọ ndị international community taata bu Monday ka ha jụụ agụụ dịka ngwa agha. United Nations Chief bu Antonio Guterres rịọrọ ndị international community taata bu Monday ka ha jụụ agụụ dịka ngwa... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJuly 28, 20250 Ndị ọrụ nchekwa emela ka amata na ọtụtụ ndị mmadụ zutara ọnwụ ha n’ike site na mwakpo eme na mba Democratic Republic of Congo. Ndị ọrụ nchekwa emela ka amata na ọtụtụ ndị mmadụ zụtara ọnwụ ha n’ike site na mwakpo otu ndị... Read More! 2 Min Read