Featured OnyinyeJuly 21, 20250 Ndị ezinụlọ nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa onye isi ala anyi bu Late Former President Muhammadu Buhari enyela ozi ekene ha gara ndị ahụ nyere ha kwadoro mgbe ha na eri ụjọ. Ndị ezinụlọ nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa onye isi ala anyi bu Late Former President Muhammadu Buhari kenere onye... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 21, 20250 Ndị ụlọ ọrụ West African Examination Council, Nigeria, akachapula ya kpamkpam bu ozi ahụ n’efeghari n’uwa ozi na ha kagburu ule nke afọ a bu 2025. Ndị ụlọ ọrụ West African Examination Council WAEC, Nigeria, akachapula ya kpamkpam bu ozi ahụ n’efeghari n’uwa ozi bu... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 21, 20250 Ndị uweojii na Delta State emela ka amata na ha nwuchiri otu nwoke gbara afọ iri abuo na asaa kwere maka ebubo na ogburu enyị ya nwayi. Ndị uweojii na Delta State emela ka amata na ha nwuchiri otu nwoke gbara afọ iri abụọ na asaa... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 18, 20250 Ulo akwukwo mahadum Abia state akatola ebubo akwughi ugwo onwa nyere ndi nkuzi ana ebo ndi nchikwa mahadum ahu. Ulo akwukwo mahadum Abia state University ABSU dina ututu emela ka amata na onweghikwa onye nkuzi mahadum ahu nke... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 18, 20250 Ulo olu INEC agbatikwuola oge nyere ndebanye aha maka ndi ga atu akwukwo vote na Anambra state Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC agbatikwuola oge nyere ndebanye aha ndi ga atu akwukwo vote bu nke... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 18, 20250 Ndi Obodo ogbede na Igbo -etiti LGA nke Enugu State emela ngaghari udo megide nkwatu ulo ahia ha n’ mpaghara ahu. Otutu ndi n’ azu ahia “ji”na nkwo Ogbede dina Igbo-etiti East LGA nke Enugu State anorola unya bu Wednesday... Read More! 2 Min Read