Latest Updates OnyinyeJune 7, 20250 Eweputala atumatu aga eji hazie usoro igba boi n’ ala Igbo. Amalitela itu atumatu aga eji mee ka igba boi nyere umu Igbo buruzie afo asaa zuruoke na Anambra state.... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 7, 20250 Ndi Obodo Amechi-Uno nke Enugu State eritela elele nlekota aru Ike n’ efu sitere n’ isi ulo olu ndi agha ala anyi. Opekata mpe ya buru mmadu di nari ato na iri na asaa bu umu afor ime Amechi- Uno di... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 6, 20250 Aka na achi Anambra State bu Governor Charles Chukwuma Soludo, agọnarila ebubo na ọ gara na nke onye dibia anya nzu. Aka na achi Anambra State bu Governor Charles Chukwuma Soludo, agọnarila ebubo na ọ gara na nke onye dibia... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 6, 20250 Ndị uweojii na Rivers State mere ka amata na aka ha akpatala otu nwoke ana enyo enyo na ọ apunari ndị mmadụ ụgbọala ha n’ike na State ahụ. Ndị uweojii na Rivers State mere ka amata na aka ha akpatala otu nwoke enyere aha ya dị Felix... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 6, 20250 Onye Vice Chancellor nke ụlọ akwụkwọ Delta State University, mere ka amata na aga akwusilata agụmakwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ ahụ. Na akụkọ ọzọ dịka ibe ya, kwere maka ntọri emere na ọdị nso a bukwanu nke na akawanye njọ... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 6, 20250 Ụlọ ikpe abụọ nke FCT High Court dịcha na Abuja akpọkuola onye Senate President ala anyi nakwa onye Senate Deputy Chief Whip ka ha wuchie na ịrụ habu ụlọ ikpe na otu na otu. Ulo ikpe abuo nke FCT High Court dicha na Abuja akpokuola onye Senate President ala anyi bu Senator Godswill... Read More! 3 Min Read