Featured OnyinyeJuly 9, 20250 President Donald Trump adila njikere inabata ndi ndu mba ise sitere mpaghara ala isi oji. Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump ga anoro tata bu Wednesday nabata ndi ndu mba ise... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJuly 7, 20250 Rashidaat Ajibade n’agbara otu Super Falcons nke ụmụ nwaanyị ala anyị arịọla ndị ihe ha na amasị nkwado dịka egwuregwu ha malitere na Uhuruchi taa na asọmpi WAFCON. Ọgba bọọlụ ụkwụ na aghọ n’otu Super Falcons ụmụ nwaanyị ala anyị bụ Rashidaat Ajibade arịọla ụmụ afọ ala... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 7, 20250 Ụlọrụ NNPCL ebudatala ọnụ ahịa ana ere otu ntụ lita fuel n’ala anyị. Ụlọrụ n’ahụ maka mmanụ ụgbọala n’ala anyị bụ Nigerian National Petroleum Company Limited ewedatala ọnụ ahịa ana ere mmanụ... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJuly 7, 20250 Sadio Mane bu onye gbaburu otu egwuball Liverpool, ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ Diogo Jota. Nwa amadi ahụ gbaburu otu egwuball Liverpool bu Sadio Mane ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ onye otu ya,... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJuly 7, 20250 Ndị omebe iwu na mba Suriname aghọpụtala Jennifer Geerlings-Simons dika nwanyi mbu ga abụ onye isi ala na mba ahụ. Ndị omebe iwu ghọpụtara Jennifer Geerlings-Simons dika nwanyi mbu ga a bu onye isi ala na mba Suriname ụnya... Read More! 3 Min Read
Featured OnyinyeJuly 7, 20250 Ndị ndu otu BRICS nwere nzukọ ụnya bu Sunday gbasara amuma mwebata tarifu nke President Donald Trump na eme. Ndị ndu otu BRICS nwere nzukọ na Rio de Janeiro ụnya bu Sunday ma dọọ aka na ntị na... Read More! 2 Min Read