Latest Updates OnyinyeJune 2, 20250 Ahmed Musa n’agbara otu egwuregwu Super Eagles ala anyị alụola nwunye nke anọ ya. Ọgba bọọlụ ama ama n’otu Super Eagles bụ Ahmed Musa alụbatala nwunye nke anọ ya bụ Asmau Moriki. Mmemme... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 2, 20250 Ụlọrụ NNPC ebudatala ọnụ ahịa ana ere mmanụ ụgbọala n’ala anyị. Ụlọrụ n’ahụ maka mmanụ ụgbọala n’ala anyị bụ Nigeria National Petroleum Corperation limited ebudatala ọnụ ahịa ana ere mmanụ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 2, 20250 Otu onye nkụzi mahadum nke Benue State University dina Markudi bụ onye aka ndị ntori kpara na ọ dị nso a enwerela onwe ya. Otu onye nkụzi mahadum nke Benue state University dina Markudi bụ Dr Godwin Kwanga bụ onye aka ndị ntori... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 30, 20250 Aka ndị uweojii akpatala otu onye ukochukwu kwere maka na ọwakporo nwatakịrị nwanyị dị afọ iri na Rivers State. Aka ndị uweojii na Rivers State akpatala otu onye ukochukwu enyedebere aha ya dika Lucky kwere maka na ọ... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 30, 20250 Otụtụ ndị mmadụ nwetara ihe mmerụ ahụ ebe ụfọdụ zụtara ọnwụ n’ike dika Advertising billboard dara ma dakwasi ọtụtụ ụgbọala nwere ụkwụ atọ amakariri dịka keke bucha ndị mmadụ. Ihe ọdachi dị egwu mere na Aba, Abia State, ụnya bu Wednesday dika ebe ana agbasa ozi yabu Advertising... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 30, 20250 Nwa amadi ahụ jibu ọkwa Governor na Anambra State emela ka amata na okwu ahụ na efeghari n’ụwa ozi bu okwu asi. Nwa amadi ahụ jibu ọkwa Governor na Anambra State bu Chief Willie Obiano, akagbuola akụkọ ahụ na efeghari n’ụwa... Read More! 2 Min Read