Featured OnyinyeJune 20, 20250 Senator Orji Uzor Kalu emela ka amata na ebumnuche ya ịbụ onye isi ala ga echeregidi gaghe mgbe President Tinubu chizuru ọchịchị ugboro abụọ ya. Nwa amadi ahụ na anọchite anya Abia North ma burukwa onye isi oche Senate Committee on Privatisation bu Senator... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJune 20, 20250 Government etiti anọrọla taata bu Thursday mechie ikpe onye ndu otu Indigenous People of Biafra. Government etiti anọrọla taata bu Thursday mechie ikpe ya na ikpe ahụ n’aga n’iru nke onye ndu otu Indigenous... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJune 20, 20250 Aka na achi Enugu State mere ka amata na State a so n’ime States nwere ezi nchekwa na ala anyi a. Aka na achị Enugu State bu Governor Peter Ndubuisi Mbah, mere ka amata na State a so n’ime States... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJune 19, 20250 Mba Iran agwala ụmụ afọ ka onye ọ bụla hichapụ ọwa ozi WhatsApp na ekwe nti ya kwere maka na ọ bụ ebe ahu ka mba Israel si enweta ozi banyere ha. Otu igwe onyonyo nke ọ bụ mba Iran nwe ya anọrọla n’ụbọchị Tuesday were gwa ụmụ afọ ha ka... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJune 19, 20250 Akpọla aha otu obodo dị na mba China dịka ebe a kacha emepụta ntutu isi adigboroja nke ụmụ nwaanyị akpọrọ wig. Obodo Xuchang nke dị na mpaghara Henan province nke mba China abụrụla ebe amara n’ụwa niile dịka ebe a... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJune 19, 20250 Ọgụ kpụ ọkụ n’ọnụ atasuola na mba Sudan kworo maka etu ndị mmadụ si ebubata ngwa ọgụ na mba ahụ aghara aghara. Agha ahụ na-ada na mba Sudan agala n’ihu na akawanye njọ kwa ụbọchị bụ nke e kwuru n’ihe kpatara... Read More! 1 Min Read