Latest Updates OnyinyeMay 27, 20250 Ayra Starr abụrụla nwaanyị mbụ n’agu egwu n’ala anyị ndị kpọrọ egwu ya rugoro otu ijeri nke akpọrọ 1 billion viewers na ọwa ozi YouTube. Ayra Starr eturula ugo dịka nwa afọ ala anyị mbụ ndị kpọrọ ma gee afere egwu ya runugoro otu... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 27, 20250 Ndị uwe ojii na Kano State anwụchiela mmadụ iri abụọ na asaa ana atụ anya n’aka ha dina ogbugbu nke e gburu onye uwe ojii nọkwa Divisional Police Officer na state ahụ. Ndị uwe ojii ala anyị ngalaba ha nke Kano State police command ekwupụtala ogbugbu nke otu onye uwe ojii... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 27, 20250 Ogbunigwe atụrụ ụnyaahụ bụ Monday n’akụkụ ogige ndị agha ala anyị nke Mogadishu Military Cantonment dina Abuja ataala isi otu onye. Ihe mgbawa nke ogbunigwe atụrụ n’ebe didobere ogige ndị agha nke Mogadishu Military Cantonment Abuja ụnyaahụ Monday atala isi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 26, 20250 Ụmụ afọ mba Sudan dị mmadụ asaa anwụọla na ọzara dị na mba Libya n’oge ụgbọala ha ji eme njem kpọkasiri ma hapụ ha ọtụtụ ụbọchị n’enweghị ihe nri ma mmiri ha ṅụrụ. Opekatampe mmadụ asaa bụ ndị njem akpọrọ migrants sitere na mba Sudan abụrụla ndị ahụrụ ozu ha n’ụbọchị Friday... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 26, 20250 Mba Uganda akwụsịla mmekọrịta ọbụla jikọrọ hana mba Germany n’ebe o metụtara enyemaka nke ndị agha. Mba Uganda akwụsịla enyemaka ndị agha ọbụla sitere na mba Germany na abịara obodo ha dịka ha boro onye... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 26, 20250 Otu nwaanyị n’akụ egwu awantilo n’ala anyị akọwala ihe kpatara ya jiri kwụsị ịga ụka. Nwa afọ ala anyị na-akụ egwu bụ Seyi Shay akụwala akụ oyibo nsugbe were kwuo ihe kpatara ya jiri... Read More! 1 Min Read