Latest Updates OnyinyeMay 22, 20250 Aka na achi Borno state nyele nkowa ndi na akwado ndi agha oluo otinye isi na ala anyi. Aka na achi Borno State bu Governor Babagana Umaru Zulum emela ka amata na onwere ndi na nyere ndi... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 22, 20250 Ndi uwe oji ala anyi na Oyo State emela ka amata na ha anwuchiela onye otu ha ahu mgbo egbe ya gburu otu nwata akwukwo gbara naani afo iri na ano. Ndi uwe oji ala anyi na oyo state emela ka amata na ha anwuchiela onye otu ha ahu mgbo... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 22, 20250 Onye isi ala anyi achitola onye ji okwa TRCN na ala anyi. Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu achitola Prof. Segun Ajiboye ji okwa dika onye isi oche... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 21, 20250 Mba England agbapela atumatu inye ndi mmadu ogwu ngbochi oria gonoria. Mba England k’ ozi n’ akowa na ha ga Abu mba mbu n’ uwa nile ga amalite inye ndi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 21, 20250 Ndi ochichi mba Pakistan akatola mwakpo awakpolo ugboala bu umu akwukwo ma gbuo opekata mpe ise n’ ime ha. Nwa amadi ahu ji okwa interior minister mba Pakistan bu Mohsin Naqvi akatola adachi ahu ejiri wakpo ugboala bu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 21, 20250 Ajo onodo abawanyela njo na mpaghara Gaza’s strip kwere maka mmachi mba Israel machiri ibubata nri na mpaghara ahu. Otu United Nations UN emela ka amata na ndi otu ha no na mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine... Read More! 2 Min Read