Latest Updates OnyinyeMay 15, 20250 President Donald Trump na achi mba United States awụchiela na Saudi Arabia bu ebe o ga anọrọ zute onyeisi ala mba Syria ọhụrụ. Onyeisi ala mba United States nọrọ ụnyaahụ bụ Wednesday wuchie na mba Qatar bụ ebe ọ nọrọ zute ogbo... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 15, 20250 Otu ndọrọndọrọ ọchịchị na anoghi na gọọmenti na mba Ivory Coast akpọrọ PDCI party eguzobela ogige ntụli aka pulling station iri anọ na ise na mba ahụ. Otu ndọrọndọrọ ọchịchị na anoghi na gọọmenti na mba Ivory Coast akpọrọ PDCI party eguzobela ogige ntụli aka pulling... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 15, 20250 Mba Morocco anọrọla kemgbe ọtụtụ afọ ndị gara aga rue ugbua na azọ onwe ha azọ na ọrịa arụbara akpọrọ measles. Kemgbe ọtụtụ afọ ndị gara aga, ọrịa arụbara bụ measles abụrụla nke nọ n’akpa ike dị egwu na mba... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 15, 20250 Atụọla aka chiburu mba Mauritania mkpọrọ afọ iri na ise maka arụ ndị ọ kpara oge ọ nọ n’ọchịchị. Ụlọikpe court of Appeal nọ na mba Mauritania atụọla aka chiburu mba ahụ bụ Mohamed Ould Abdel Aziz mkpọrọ... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 14, 20250 Aka ndi uwe oji akparala maazi Ikemefuna Ossaai ka orichara mbombo oso. Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state emela ka amata na ha anwuchigo maazi Ikemefuna Ossai nke ugboro... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 14, 20250 Aka na achi lmo state ekwuputala njikere odi maka ikwalite odimma otu NYSC. Aka na achi lmo state bu governor Hope Uzodimma eferela ntutu taa na ochichi ya ga aga na iru... Read More! 2 Min Read