Latest Updates OnyinyeMay 9, 20250 Aka na achi Abia State akọwala ebubo nkwụsi ọrụ ya dika ihe egwuregwu. Aka na chi Abia State bu Governor Alex Otti akọwala ebubo nkwụsi ọrụ ya nke sitere n’alaka otu ndọrọndọrọ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 8, 20250 Ụlọ Nzukọ nsọ Catholic amalite ime ntụli aka ihoputa onye ụkọ Chukwu ọhụrụ ga anochi anya Pope Francis lagoro mmụọ. Ndị ụkọ Chukwu nke nzukọ nsọ Catholic ọkwa ha gbagotere nọkwa nke cardinals adịla njikere ọzọ taa bụ Thursday... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 8, 20250 Otu onye ọka ikpe na mba United States egbochiela ka aghara ị kpọpụ ụmụ afọ mba Libya bi n’obodo Boston bụ ndị bịara na ya bụ ebe maka ihe ize ndụ. Otu onye ji obodo Boston nke dina mba United States mere isi ọnọdụ egbochiela amụma nke ọchịchị Donald Trump... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 8, 20250 Mba United Kingdom ajula inye otu onye okwe ndọrọndọrọ ọchịchị ọkwa ya gbagotere na mba South Africa akwụkwọ visa ịbata n’obodo ha. Otu onye okwe ndọrọndọrọ ọchịchị na ama gọọmenti aka n’ihu na mba South Africa bụ Julius Malema abụrụla onye... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 7, 20250 Mazi Peter Obi akwala ariri maka nkawanye njo nke ajo onodu ubiam onu ntu umu afo ala anyi na abanye na ime ya kwa ubochi. Nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na afo 2023 bu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 7, 20250 Mmadu isii bu ndi ji okoloto otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP anochite ogbonta vote ha di ichiche nke Delta State agbaghapula yabu otu ndorondoro. Mmadu isii bu ndi ji okoloto otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP anochite ogbonta vote ha di ichiche nke... Read More! 2 Min Read