Latest Updates OnyinyeApril 30, 20250 Akpupula otu nwanyi mba Australia ulo ikpe kwere maka ebubo na otinyere mmadu ato yana ha metutara ihe mgbu na nri ehihie obunyere ha. Akpupula otu nwanyi mba Australia enyere aha ya dika Erin Patterson ulo ikpe kwere maka ebubo na otinyere mmadu... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 30, 20250 Aka ndi uwe oji mba Sweden akpatala otu nwatakiri ji egbe gbagbuo mmadu ato n’ isi Obodo mba ahu. Ndi uwe oji mba Sweden anwuchiela otu nwatakiri ka n’ eto eto, kwere maka onu egbe ato ogbapuru n’... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 30, 20250 Mba Israel agala n’ iru na agha mwakpo ha n’ emegara mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine. Mba Israel amalitela agha ahu ha n’ ebuso mpaghara Gaza’s strip dika ha gbuchara opekata mpe ya buru mmadu... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 30, 20250 President Donald Trump emerubela mmeme ncheta otu nari afo onogoro n’ okwa ochichi ya. Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump emerubela mmeme ncheta afo otu nari onogoro n’ okwa ochichi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 29, 20250 Mmadụ ise ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri bu ndi na akpa ike ọjọ ezutala ọnwụ ha n’aka ndị uweojii na Delta State. Mmadụ ise ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri bu ndi na akpa ike ọjọ na Ubulu-Uku, Issele-Uku,... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 29, 20250 Aka na chi Kebbi State bu Governor Nasir Idris akagbuola ozi ahụ n’efeghari na ọ chọrọ iso nwa amadi ahụ jibu ọkwa osote onye isi ala anyi bu Atiku Abubakar jikọ aka ọnụ. Aka na chi Kebbi State bu Governor Nasir Idris akagbuola ozi ahụ n’efeghari na ọ chọrọ iso nwa amadi... Read More! 1 Min Read