Latest Updates OnyinyeApril 28, 20250 Mba North Korea ekwetala na ha zigara ndị agha ha ka ha gaa donyere mba Russia ukwu na agha dina etiti hana mba Ukraine. Ozi sitere na mba North Korea na eme ka amata na ọ bụ eziokwu na ọchịchị mba ahụ zigara... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 28, 20250 Opekatampe ụmụ afọ ala ndị isi ojii ruru mmadụ iri isii na asatọ na-eme njem n’ụzọ mkpuke akpọrọ migrants abụrụla ndị e gburu na ogbunigwe nke mba United States tụrụ n’obodo Yemen. Ihe ruru mmadụ iri isii na asatọ na-eme njem mibanye na mba akpọrọ migrants bucha ụmụ afọ ala ndị... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 26, 20250 Nwa amadi ahu jiburu okoloto otu ndorondoro All Progressive Congress APC azo okwa governor na Anambra state emela ka amata na ya anaghi akwa ariri na nkpebi ya igbahapu otu ndorondoro Labour Party. Nwa amadi ahu jiburu okoloto otu ndorondoro All Progressive Congress APC azo okwa governor na Anambra state bu Valentine... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 26, 20250 Nwa amadi ahu jiburu okwa Deputy speaker ulo nzuko omebe Rivers state agbara onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu nakwa mmadu itolu ndi ozo akwukwo n’ ulo ikpe. Nwa amadi ahu jiburu okwa Deputy speaker ulo nzuko omebe iwu Rivers state bu Rt Hon.Marshall Stanley -Uwom ,agara... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 26, 20250 Mazi Peter Obi akatola ihe okowara dika usoro ochichi azum ahia ana ahuta n’ ala anyi a. Nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour party zoo okwa onye isi ala Nigeria bu Mazi Peter Obi... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 26, 20250 Otu ohaneze ndi Igbo egosiputala obi anuri ha gara umu afo Igbo bi na mpaghara Edo State. Otu ohaneze ndi Igbo n’ uwa nile egosiputala obi anuri ha gara otu akporo “Akiko Uwa Social Cultural Group”... Read More! 1 Min Read