Latest Updates OnyinyeApril 24, 20250 Ala ọma jijiji mere na mba Turkey etinyela mba ahụ n’ihe oke ụjọ ma mebisie ọtụtụ akọrọ ngwa nke ha ji e nyere ndụ aka. Ala ọma jijiji awakpola isi obodo mba Turkey bụ Instabul ma butere ha ihe ọdachi nke ize ndụ. Ya... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 24, 20250 Government Enugu state akagbuola mkpocha na nzacha nke onwa April. Govt Enugu State ekwuputala nkagbu mkpocha na nzacha kwa onwa akporo Monthly Environmental Sanitation nke onwa a bu April... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 23, 20250 Mmadu iri abuo na ise atufola ndu ha n’ike na mwakpo ndi oji egbe wakporo ogige Kashmir di na mba India. N’ akuko ozo dika ibe ya, nnukwute akpata oyi nakwa iwe n’ari ibe ya elu dika ndi oji egbe... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 23, 20250 President Donald Trump ekwuola si n’ obughikwa obughi n’ obi ichu Jerome Powell n’ okwa US Federal Reserve Chairman. Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump emela ka amata na obughi ebu m n’ obi ya... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 23, 20250 Mmadu itolu atufuola ndu ha site na mwakpo mba Russia megara mba Ukraine. Mmadu itolu atufuola ndu ha site n’ihe ngbawa drone mba Russia turu bu nke dakwasara ugboala bus bu ndi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 23, 20250 Ebugala ozu Pope Francis n’ ulo uka St Peter’s Basilica maka ohaneze ihu ya anya ikpe azu Eburula ozu Pope Francis site n’ ebe obibi ya Dina Vatican ga n’ ogige ulo uka St Peter’s Basilica... Read More! 1 Min Read