Latest Updates OnyinyeApril 19, 20250 Nwa amadi ahu ji okwa FCT Minister ekwuputara president tinubu dika onye nzoputa nyere Siminalayi Fubara. Nwa amadi ahu ji okwa Minister n’ ahu maka isi Obodo anyi bu Nyesom Wike emela ka amata na... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 19, 20250 Umu nwanyi n’ azu ahia na mpaghara Warri achikobara mmeme ncheta omumu ntumadi gara otu nwanyi onye uwe oji na Delta State. Otutu umu nwanyi n’ azu ahia na mpaghara Warri nke Delta state anorola tata bu Friday chikobara otu nwanyi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 19, 20250 Ụlọ olụ Nigeria Railway Corperation adila njikere ititeghari okporo ugbo oloko enwegasiri na mpaghara ala Igbo. Nwa amadi ahu akpolitere ohuru n’ okwa Managing Director ulo olu Nigerian Railway Corporation (NRC), bu Dr. Kayode Opeifa,... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 18, 20250 Aka ndị uweojii akpatala mmadụ isii bu ndi ana enyo enyo kwere maka ebubo na ha na eji ndị nwere nkpọnwụ arụ ariọ ohaneze arirọ ego. Aka ndị uweojii akpatala mmadụ isii bu ndi ana enyo enyo kwere maka ebubo na ha na eji ndị... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 18, 20250 Commissioner ndị uweojii na Enugu State bu CP Mamman Bitrus Giwa, ezigala ozi ekene Easter gara ndị uka Kristi nile nọọ na State a. Commissioner ndị uweojii na State a bu CP Mamman Bitrus Giwa, ezigala ozi ekene Easter gara ndị uka Kristi... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 18, 20250 Ụlọ ndị nnọchite anya eyigharịla nzukọ mkparitauka ha na onye Sole Administrator nwere na Rivers State. Ụlọ ndị nnọchite anya House of Representatives ad-hoc committee on Rivers oversight eyigharịla nzukọ mkparitauka ha yinyere taata bu... Read More! 1 Min Read