Latest Updates OnyinyeApril 22, 20250 Ndị uwe ojii ala anyị ngalaba ha nke Federal Capital Territory agoola ụkwụ n’aka ha na ebubo ahụ nọrọ na ọwa ozi social media kwuo na ejichiri otu onye ọrụ ha. Ndị uwe ojii ala anyị ngalaba ha nke Federal Capital Territory agoola ụkwụ n’aka ha na ebubo ahụ nọrọ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 22, 20250 Spyro nke na-akụ egwu awantilo ebuola ebubo si na ndị na-abụ abụ Ozioma pụtara n’ọgbọ ịkpata ego dịka ogbo ha na akụ egwu afrobeat. Ọkụ egwu afrobeat ama ama n’ala anyị bụ Oludipe Oluwasanmi David onye ana etu Spyro ebuola ebubo sị n’ọtụtụ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 22, 20250 Mba China ekwuola uche banyere ntụliaka onyeisi ala emere na mba Gabon na ọ dị nso a. Mba China ekwuola okwu banyere mmeri nke Brice Clotaire Oligui Nguema meriri na ntụliaka onyeisi ala emere na mba... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 22, 20250 President Bola Ahmed Tinubu a lọghachila azụ n’ala anyị ka o mechara njem ya gaa na mba France. Onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu a lọghachila azụ n’ala anyị site na njem o mere gaa... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 22, 20250 Ndị obodo Ọgwashi-Uku community nke Aniọcha South LGA na Delta State nọ n’egwu kwere maka ụmụaka anọ atọrọ na obodo ahụ. Ndị obodo Ogwashi-Uku community nke dị na Aniocha South LGA na Delta State nọ n’ụjọ kwere maka ebubo na... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 22, 20250 Onye ọkaiwu ndị otu Indigenous People of Biafra IPOB akpọkuola onye isi ala anyi ka oweputa ezi ọnọdụ ka mma iji tinye ọnụ gbasara ajọ ọnọdụ ana ahuta kwa ụbọchị. Onye ọkaiwu ndị otu Indigenous People of Biafra IPOB bu Ifeanyi Ejiofor, anọrọla taata bu Monday kpọkuo onye isi... Read More! 2 Min Read