Latest Updates OnyinyeApril 25, 20250 Onye nlekọta nke otu egwuregwu Rangers International football club nke Enugu state agwala ndị otu egwuregwu ya ka ha kee ajụ na ume ịhụ na mmeri bụ nke ha. Onye nlekọta nke otu egwuregwu Rangers International football club nke Enugu state bụ Amobi Ezeaku agwala ndị otu egwuregwu... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 25, 20250 Ọkụ egwu ama ama bụ Daddy Showkey agwala aka na-achị Niger state bụ Gov Umar Bago ká ọ kpụọ afọ ọnụ ya tupu onye iwu ka amalite ịnwụchi ndị bu isi dada. Daddy Showkey nke na-akụ egwu n’ala anyị akatola aka na-achị Niger state bụ Gov Umar Bago maka ntụziaka nke... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 25, 20250 Ụlọ akụ mba ụwa bụ World Bank ebuola amụma were si na oke agụụ na ụbịam ga amụbanye n’ala anyị bụ Nigeria malite n’afọ 2027 na-abịa. Ụlọ akụ mba ụwa akpọrọ World Bank nọrọ ụnyaahụ bụ Thursday were kwuo sị na agụụ na ụbịam nke... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 25, 20250 A tọrọla ndị njem okporo ụzọ ruru mmadụ iri na itoolu site n’aka ndị ana atụ anya na ha bụ ndị na-achị ehi na Benue state n’isi ụtụtụ ụnyaahụ bụ Thursday. Opekatampe ihe ruru mmadụ iri na itoolu nọ n’ime ụgbọala abụọ abụrụla ndị a tọrọ n’isi ụtụtụ ụnyaahụ bụ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 24, 20250 Otu nwa afọ ala anyị ji obodo Chicago nke dina mba United States mere isi ọnọdụ ekwuola na ọ ga amagbu onwe ya ma ọ bụrụ na onye pope ọhụrụ ga anochi anya pope Francis ga esite n’ala ndị isi ojii. Rev Fr Stan Chu Ilo bụ onye ụkọ Chukwu nke nzukọ nsọ Catholic ma bụrụkwa nnukwute onye nkụzi nọkwa... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 24, 20250 President Donald Trump na-achị mba United States akatola ogbo ya na-achị mba Ukraine maka ebubo idola aka elekere azụ na ububo udo ahụ ana akpara hana mba Russia. Onyeisi ala mba United States of America bụ Donald Trump akatola ogbo ya bụ Volodymyr Zelensky na-achị mba Ukraine... Read More! 1 Min Read