Latest Updates OnyinyeApril 29, 20250 Aka ndị uweojii na Lagos State akpatala otu nwatakịrị nwoke kwere maka na oji egbe. Ndị uweojii na Lagos State emela ka amata ụnya bu Sunday na aka ha akpatala otu nwatakịrị nwoke dị... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 29, 20250 Onye isi oche nke Oke-Ero LGA na Kwara State emela ka amata na ndị otu ha atọrọ n’ụbọchi Friday gara aga enwerula onwe ha. Mmadụ abụọ ọnụ n’eru n’okwu bu ndi otu Management nke Oke-Ero Local Government Area Council na Kwara State bu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 29, 20250 Onye enyemaka pụrụ iche nyere aka na chi Delta State n’ihe gbasara mkpokọta ndị ntorobịa emela ka amata ihe kpatara aka na chi State ahụ jiri si na otu ndọrọndọrọ PDP pụọ ga na otu ndọrọndọrọ APC. Onye enyemaka pụrụ iche nyere aka na chi Delta State n’ihe gbasara mkpokọta ndị ntorobịa bu Hon. Onwusanya Peter,... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 28, 20250 Egosipụtala Ọhaneze ili ebe e liri Pope Francis lagoro mmụọ n’ogige Santa Maria Maggiore nke dina Rome na mba Italy. Egosipụtala Ọhaneze ili ebe e liri Pope Francis lagoro mmụọ n’ogige N’ebe ahụ ka ahụrụ otu okooko bụ flower... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 28, 20250 Mba Israel anọrọla ụnyaahụ bụ ụka were tụọ ogbunigwe ọzọ na ndịda ugwu obodo Beirut bụ isi ọchịchị mba Lebanon. Mba Israel anọrọla ụnyaahụ bụ ụka were tụọ ogbunigwe ọzọ na ndịda ugwu obodo Beirut bụ isi ọchịchị mba... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 28, 20250 Onye nnọchiteanya obodo Vatican na mba South Sudan arịọla mba ahụ ka nabata udo ma tinye mma ha nọbo dịka ihe ha jiri kwanyere Pope Francis lagoro mmụọ ugwu ikpeazụ. Onye nnọchiteanya obodo Vatican na mba South Sudan agwala otu na ama gọọmenti aka n’ihu na mba ahụ ka... Read More! 2 Min Read