Latest Updates OnyinyeMay 7, 20250 EFCC adola aka na nti megide ibutere ha mkpobi ukwu na olu ndi ahu iwu ala anyi hanyere ha na aka. Ulo olu ala anyi ahu na ebu agha emegide ima ego nakwa akuluba ohaneze mmiri ojo akporo Economic and... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 7, 20250 Chief Olusegun Obasanjo awuchiela Abia State maka mgbape olu ngo ume oku electric aruputara ohuru na State ahu. Nwa amadi ahu jiburu okwa onye isi ala Nigeria bu Chief Olusegun Obasanjo agala gbape ogige ume oku 30... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 1, 20250 Ọtụtụ ndị mmadụ karịrị otu puku agbakola n’obodo Ouagadougou bụ isi ọchịchị mba Burkina Faso iji kwupụta ndonye ukwu ha nyere ndị agha nke mba ahụ Ọtụtụ ndị mmadụ karịrị otu puku agbakola n’obodo Ouagadougou bụ isi ọchịchị mba Burkina Faso ụnyaahụ bụ Wednesday iji... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 1, 20250 Mba Somalia amachiela onye ọbụla ji akwụkwọ Njirimara nwa afọ mba Taiwan ịbata n’obodo ha ọzọ. Mba Somalia anọrọla ụnyaahụ bụ ụbọchị ikpeazụ n’ọnwa April were machie onye ọ bụla ji akara Njirimara nwa afọ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 1, 20250 Agbagbuola otu onye omebe iwu ọkwa ya gbagotere na Kenya n’isi obodo ha bụ Nairobi. Ndị uwe ojii na mba Kenya ekwuola na mgbagbu nke agbagburu onye omebe iwu na mba ahụ ụnyaahụ bụ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 1, 20250 Onyeisi ndị agha na mba Sudan bụ Abdel Fattah Al-Burhan a kpọlitela Dafallah Al-Haj Ali dịka onye ga ejigodi ọkwa nke Prime minister na mba ahụ. Nwa amadi ahụ ji ọkwa nke onyeisi ndị agha na mba Sudan bụ Abdel Fattah Al-Burhan a kpọlitela Dafallah... Read More! 1 Min Read