Latest Updates OnyinyeMay 14, 20250 President Lula nke mba Brazil ekwela nkwa ihu n’ ewere ogbaghara ahu n’ ada n’ etiti mba Russia nakwa Ukraine n’ isi njedebe. Aka n’ achi mba Brazil bu President Luiz Ignacio Lula de Silva ekwela nkwa isogide ogbo ya nke mba... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 14, 20250 Aka n’ achi mba South Africa akpola otu mmadu iri ise na itolu ahu bu umu afo mba ahu gbapuru gbaga mba US ndi ujo ma n’ akowa na ha kaga anaghachite azu. Aka n’ achi mba South Africa bu President Cyril Ramaphosa akpola otu mmadu iri ise na itolu ahu bu... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 14, 20250 Mba Israel abawanyela agha mwakpo ha gara mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine. Ndi agha mba Israel abawanyego agha mwakpo ha gara mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine dika ha noro n’... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 14, 20250 President Donald Trump ezutela aka n’ achi mba Syria na mba Saudi Arabia. Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump anorola n’ otutu tata zute nwa amadi ahu jigodu okwa... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 9, 20250 Ndị uweojii na Imo State ebutuola Sergeant Anayo Ekezie n’okwa. Ndị uweojii na Imo State ebutuola Sergeant Anayo Ekezie n’okwa dịka Corporal kwere maka na aka ya dị na... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 9, 20250 Otu nwatakịrị nwoke dị afọ iri na asatọ atọla ụmụ nwanyị iri ime na Anambra State. Otu nwatakịrị nwoke dị afọ iri na asatọ atọla ụmụ nwanyị iri ime na State ahụ, Commissioner na-ahụ maka... Read More! 2 Min Read