Latest Updates OnyinyeMay 17, 20250 Onye bụbu onyeisi ala mba Gabon achịturu nọkwa ya site n’aka ndị agha n’afọ 2023 enwerela onwe ya. Onye bụbu onyeisi ala mba Gabon achịturu nọkwa ya site n’aka ndị agha n’afọ 2023 bụ Alị Bongo enwerela... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 17, 20250 Otu onye ọka iwu na Rivers State akatola President Bola Ahmed Tinubu maka amụma ọchịchị gbata gbata akpọrọ state of emergency. Otu onye ọka iwu ama ama ma bụrụ nwa afọ Rivers State bu Bar Chetam Thierry Nwala akatola President... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 17, 20250 Otu nwaanyị ihe ejije n’otu Nollywood ajụola ajụjụ uru ụlọrụ JAMB bara kpatara ejiri hapụ ya ka ọ kana arụ ọrụ. Onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Mãry Njoku ajụola ajụjụ uru ụlọrụ n’ahụ maka ule eji aba mahadum... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 17, 20250 Ndi ana enyo na ha bu ndi oji egbe agbagbuola mmadu abuo ndi gunyere otu onye okaiwu na Anambra State. Ndi ana enyo na ha bu ndi oji egbe agbagbuola mmadu abuo ndi gunyere otu onye okaiwu bu onye... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 17, 20250 Ndi uwe oji ala anyi na Delta state anwuchiela ihe kariri mmadu asato ana enyo enyo maka ntoli ma naputakwa ha otutu ihe ndi ozo. Ndi uwe oji ala anyi na Delta state anwuchiela ihe kariri mmadu asato ana enyo enyo maka ntoli ma... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 17, 20250 Governor Charles Chukwuma Soludo agbapela atumatu ohuru akporo Solution Lens maka ezi usoro ochichi nyere ohaneze. Aka n’ achi Anambra state bu governor Charles Chukwuma Soludo agbapela usoro agbara ohuru okporo Solution Lens, bu usoro... Read More! 2 Min Read