Latest Updates OnyinyeMay 24, 20250 Ahutala otutu ngbanwe n’ ikwalite onodu aru Ike ndi n’ enweghi ka ora ha na Ebonyi state dika nwa amadi. Ahutala otutu ngbanwe n’ikwalite onodu aru Ike ndi n’ enweghi ka ora ha na Ebonyi state dika nwa amadi... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 24, 20250 Onye ji okwa National Security Adviser NSA n’ ala anyi a akowala iwu onye noro na be ya enwere na mpaghara ala Igbo dika nke n’adighizi ire. Nwa amadi ahu ji okwa National Security Adviser NSA bu Mallam Nuhu Ribadu emela ka amata na iwu onye... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 24, 20250 Ulo olu INEC ahazichala ihe nile iji me ka ndi nwere nkwaru sonyere nke oma na ntuliaka ochichi maka ndi governor nke afo a na Anambra state. Ulo olu independent National Electoral Commission INEC emela ka amata na ha di njikere iweta ogbugbo nyere ihe ima... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 24, 20250 Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ezipula ndi olu ga achoputa ndi gburu otu onye olu NUPENG na state a. Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ezipula ndi olu ga achoputa ndi gburu otu onye olu n’... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 23, 20250 Ọgbaghara n’ada n’etiti otu ndọrọndọrọ PDP na South-East ewegharala ụzọ ọzọ ụnya bu Wednesday. Ọgbaghara nke zonal n’ada n’etiti otu ndọrọndọrọ Peoples Democratic Party PDP na South-East weghara ụzọ ọzọ ụnya dịka Chief... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeMay 23, 20250 Ndi ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency NDLEA nakwa ụlọ ọrụ First Lady Enugu State ejikọla aka ọnụ weputa atụmatụ iji buo agha megide ọgwụ ike. Dika mba ụwa nile mmerubere mmemme 2025 International Day of the Boy Child na abalị iri na ịsịị n’ọnwa... Read More! 3 Min Read