Latest Updates OnyinyeJune 4, 20250 Senator Orji Uzor Kalu ariola onye isi ala ka ochituo ndi ahu na adighi uchu na oru ha na ala anyi a. Dika onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu na emerube mmeme afo abuo onogoro na ochichi dika... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 3, 20250 Ọnụ na ekwuchitere ndị uweojii na Imo State emela ka amata na nyocha na aga n’iru iji nwuchikọ ndị oji egbe aga gburu otu nwoke na State ahụ. Ọnụ na ekwuchitere ndị uweojii na Imo State bu DSP Henry Okoye, emela ka amata na nyocha ka na... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 3, 20250 Onye ji ọkwa National President nyere otu Ijaw People Development Initiative arịọla onyeisi ala anyi ka o jiri ọkwa ya dịka onyeisi ala gbaghara aka chiburu Delta State mmehie ya nụdi ahụ nwa bekee kpọrọ Presidential pardon. Onye ji ọkwa national president nyere otu Ijaw people development initiative bụ Comrade Austin Ozobo arịọla onyeisi ala Nigeria... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 3, 20250 Eric Chelle na elekọta otu egwuregwu Super Eagles ala anyị ahazighariala ndị otu egwuregwu ya maka asọmpi enyi na enyi ga-adị n’etiti ala anyị yana mba Russia. Onye nlekọta otu egwuregwu Super Eagles bụ Eric Chelle ahazighariala ndị otu egwuregwu maka asọmpi enyi na enyi nke... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 2, 20250 Government etiti ekwuputala ụbọchị Friday abalị isii nakwa Monday abalị itoolu n’ọnwa June nke afọ a dika ụbọchị ezumike. Government etiti ekwuputala ụbọchị Friday abalị isii nakwa Monday abalị itoolu n’ọnwa June afọ a bu 2025 dika ụbọchị... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJune 2, 20250 Aka ndị uweojii akpatala mmadụ atọ ana enyo enyo na ha bu ndi oji egbe aga na Anambra State. Aka ndị uweojii na Anambra State akpatala mmadụ atọ ana enyo enyo na ha so n’otu ndị oji egbe... Read More! 2 Min Read