Featured OnyinyeJuly 11, 20250 Ndị otu World Igbo National Union WINU akatọla n’ebe ọdị ukwu okwu ahụ aka na achị Anambra State bu Governor Charles Chukwuma Soludo kwuru. Ndị otu World Igbo National Union WINU, otu ụmụ afọ Igbo na akwado udo, ọganihu nakwa mmepe nke ala... Read More! 3 Min Read
Featured OnyinyeJuly 11, 20250 Ndị uweojii na Rivers State emela ka amata na ha zọpụtara otu nwoke ndi ntọri tọrọ na State ahụ. Ndị uweojii na Rivers State mere ka amata na ha azọpụtala Mazi Matthew John Zephaniah bu onye ndi ntọri... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 11, 20250 Onye Attorney General nakwa Commissioner n’ahụ maka ikpe nkwumọtọ na Ogun State emela ka amata ihe gbasara otu nwa afọ Abia State atoghapuru site n’ụlọ mkpọrọ n’ọdị nso a. Onye Attorney General nakwa Commissioner n’ahụ maka ikpe nkwumọtọ na Ogun State bu Oluwasina Ogungbade, emela ka amata na... Read More! 4 Min Read
Featured OnyinyeJuly 10, 20250 Anwụchighariala nwa amadi ahụ chiburu mba South Korea maka amụma ọ kpara iguzobe iwu ndị agha akpọrọ martial law na mba ahụ. Aka akparala onyeisi ala chiburu mba South Korea n’oge gara aga maka ụbụbọ ọ kpara n’afọ 2024 iguzobe iwu... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJuly 10, 20250 Onyeisi ala mba Kenya enyela iwu ka ndị uwe ojii gbajie ụkwụ onye ọbụla na awakpo akọrọ ngwa ọhaneze n’aha ngagharị iwe. President William Ruto na-achị mba Kenya enyela iwu aka ọkụ ụnyaahụ bụ Wednesday ka ndị uwe ojii na mba... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeJuly 9, 20250 Akwa mmiri dara na mba India atala isi mmadu itolu. Akwa mmiri ahu gbajiri na mpaghara Gujarat State nke mba India tata bu Wednesday abali itolu nke onwa July... Read More! 1 Min Read