Featured OnyinyeAugust 29, 20250 Opekata mpe yaburu mmadu di iri isii na otu ka mba lsreal gburu na odi nso a na mpaghara Gaza strip. Opekata mpe yaburu mmadu di iri isii na otu ka mba Isreal dulagoro mmuo na ike na mpaghara Gaza... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 29, 20250 Mba United States achituola nwaanyi ahu ji okwa dika onye director nyere ulo olu CDC na mba ahu. Mba United States achituola nwaanyi ahu ji okwa dika onye director nyere ulo olu Centres for Disease Control CDC... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 29, 20250 Otu onye obu abu ozioma na ala anyi a emela ka amata na obu yana ndi noo na ulo nga ga emerube mmeme ncheta ubochi omume ya taata bu Friday. Nwamadi ahu bu onye obu abu Chineke bu maazi Nathaniel Bassey onorola unya bu Thursday wee kwuputa na ya... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 29, 20250 Ohaneze ndigbo na Abia state ekwuputala njikere ha di ikwalite omenala igbo na uwa gba gburugburu. Ohaneze Ndigbo na Abia State ekwuputala njikere ha di ihu na akwalite omenala igbo na ala anyi a ma... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 25, 20250 Puku kwuru puku ndị mmadụ na mba Australia emela njem ngaghari iwe na ọtụtụ obodo dịgasị na mba ahụ. Puku kwuru puku ndị mmadụ na mba Australia emela njem ngaghari iwe na ọtụtụ obodo dịgasị na mba ahụ,... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeAugust 25, 20250 Ndị uweojii ala anyị na Nasarawa State ekwuputala ezi ọrụ ha banyere mgba ha na agba emegide ndị omekome na State ahụ. Ndị uweojii ala anyị na Nasarawa State ekwuputala ezi ọrụ ha banyere mgba ha na agba emegide ndị omekome,... Read More! 3 Min Read