Featured OnyinyeJuly 18, 20250 Ndi Obodo ogbede na Igbo -etiti LGA nke Enugu State emela ngaghari udo megide nkwatu ulo ahia ha n’ mpaghara ahu. Otutu ndi n’ azu ahia “ji”na nkwo Ogbede dina Igbo-etiti East LGA nke Enugu State anorola unya bu Wednesday... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 14, 20250 Onye Prime Minister nke mba India kwupụtara obi nwete ya banyere ọnwụ Late Former President Muhammadu Buhari. Onye Prime Minister nke mba India bu Mazi Narendra Modi, ekwuputala obi nwute ya banyere ọnwụ nwa amadi ahụ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeJuly 14, 20250 Ndị otu ECOWAS ekwuputala obi nwute ha banyere ọnwụ Late Former President Muhammadu Buhari. Ndị otu Economic Community of West African States ECOWAS, na eri ụjọ banyere ọnwụ nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJuly 14, 20250 Aka na achi Delta State ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ nwa amadi ahụ jibu ọkwa onye isi ala anyi a. Aka na chi Delta State bu Governor Sheriff Oborevwori, ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ nwa amadi ahụ jibu... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeJuly 14, 20250 Nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa onye isi ala anyi a anọrọla ụnya bu Sunday zaa ọkụ chi ya kpọrọ ya. Nwa amadi ahu jitọpuru ọkwa onye isi ala anyi bu Former President Muhammadu Buhari anorola ụnya bu Sunday rapu... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeJuly 11, 20250 Ndị ụlọ ọrụ Nigerian Railway Corporation NRC, emela ka amata na government etiti amalitela nrụgharị nakwa nhazigharị nke okporo ụzọ ụgbọ oloko. Ndị ụlọ ọrụ Nigerian Railway Corporation NRC, emela ka amata na government etiti amalitela nrụgharị nakwa nhazigharị nke okporo... Read More! 2 Min Read