Latest Updates OnyinyeApril 14, 20250 Aka ndi uwe oji ala anyi na Gombe State akpatala otu nwokorobia gbara afo iri abuo na ise maka ebubo na omara otu obere nwata nwaanyi di naani afo isii elu na ike. Aka ndi uwe oji ala anyi na Gombe State akpatala otu nwokorobia gbara afo iri abuo na ise maka... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 14, 20250 Pope Francis enwela nnupu isi na ntuzi aka ndi dibia oyibo na elekota aruike ya. Onye isi nzuko nso Christ na uwa niile bu Pope Francis anorola unya bu uka nupu isi na ntuzi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 14, 20250 Ulo ikpe mba America enyela iwu ohuru gaara ebubo agwa ekperima ana ebo President Bola Ahmed Tinubu na achi ala anyi. Ulo olu nchekwa oje na mmuo mba United States of America amara dika Federal Bureau of Investigation FBI nakwa... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 12, 20250 Ufodu ndi nwere nsogbu nke inu ihe na mpaghara ala Igbo be anyi a, enwatara akuru ngwa enyemaka ruru nde kwuru nde naira. Ufodu ndi nwere nsogbu nke inu ihe na mpaghara ala Igbo be anyi a, enwatara akuru ngwa enyemaka ruru... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 12, 20250 Otu NBA ebughariala ogbako ha tinyeburu na Rivers state ma bugazia ya na Enugu. Otu Nigeria Bar Association NBA emela ka amata na ha ebughariala ogbako ha nke afo a akporo 2025 Annual... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 12, 20250 Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state anwuchiela mmadu ano ana enyo enyo maka agwa ekperima na state ahu. Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state anwuchiela mmadu ano ana enyo enyo maka ntoli nakwa ori nke... Read More! 2 Min Read