Latest Updates OnyinyeApril 7, 20250 America akagbuola ihe niile bu ohere ikikere mba ofesi ya gaara umu afo mba South Sudan. Mba United States of America ekwuputala nkagbu gaara ohere ikikere njem mba ofesi nke amara dika visa megide umu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 7, 20250 Oya alubara agala na iru ikpa ike ojo na otu mpaghara dina mba America. Oya alubara akporo measles na olu bekee agala na iru na akpa ike ojo dika onoro na odi nso... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 7, 20250 Enyela nkowa etu ndi agha mba Russia siri kwafusie obara otutu ndi mmadu ozo na mba Ukraine. Achoputala ozu otutu umuaka sona ndi ahu ndi agha mba Russia napuru ndu ha na ike na nkwasu igbudu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 5, 20250 Govt Abia state enyela ndi Eze odinala nakwa ndi ndu Obodo ka ha tinye uchu n’ olu diara ha n’ Obodo. Govt Abia state enyela ndi Eze odinala nakwa ndi ndu Obodo ka ha tinye uchu n’ olu diara ha... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 5, 20250 Mazi Peter Obi akatola ya n’ebe odi ukwuu bu ajo onodu enweghi nchekwa ana ahuta na mpaghara di iche iche n’ ala anyi a. Dika onu ogugu ndi nwugoro anwu na ogbugbu ana egbu ndi mmadu na mpaghara bokkos LGA nke Plateau State... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 5, 20250 Ndi ana amaghi atorola otu onye wilitere isi n’ okwa coordinator n’ okpuru ochichi Ngbo nke Ebonyi state. Ndi ana enyo enyo na ha bu ndi oji egbe, atorola Odoziaku Blessing Adagba ji okwa Coordinator Ngbo Central... Read More! 1 Min Read